1 Ihe E Mere 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ifrem+ mụrụ Shutela,+ Shutela amụọ Bired, Bired amụọ Tehat, Tehat amụọ Elieda, Elieda amụọ Tehat, 1 Ihe E Mere 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ebe ụmụ Ifrem bi bụ Betel+ na ime obodo ndị dị ya nso,* na Neeran nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, na Giza nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ na ime obodo niile dị ya nso, na Shikem na ime obodo niile dị ya nso, ruokwa Aya* na ime obodo niile dị ya nso.
28 Ebe ụmụ Ifrem bi bụ Betel+ na ime obodo ndị dị ya nso,* na Neeran nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, na Giza nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ na ime obodo niile dị ya nso, na Shikem na ime obodo niile dị ya nso, ruokwa Aya* na ime obodo niile dị ya nso.