20 Mgbe a fụrụ opi, ndị agha tiri mkpu.+ Ozugbo ha nụrụ ụda opi ahụ ma tie ezigbo mkpu agha, mgbidi obodo ahụ dara, daruo ala.+ Onye ọ bụla n’ime ha esi ebe o chere ihu banye n’obodo ahụ. Ha wee weghara obodo ahụ.
26 Joshụa bụrụ obodo a ọnụ* n’oge ahụ, sị: “Ka Jehova bụọ onye ọ bụla ga-achọ ịrụghachi obodo Jeriko a ọnụ. Ka ịtọ ntọala ya taa isi ọkpara ya. Ka itinye ibo ụzọ ya taakwa isi ọdụdụ nwa ya.”+