Joshụa 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ala Manase ruru n’ebe ndịda Ndagwurugwu Kena. E nwekwara obodo Ifrem ụfọdụ dị n’ala Manase.+ Ala Manase sikwa n’ebe ugwu nke ndagwurugwu ahụ kwụsị n’oké osimiri.+
9 Ala Manase ruru n’ebe ndịda Ndagwurugwu Kena. E nwekwara obodo Ifrem ụfọdụ dị n’ala Manase.+ Ala Manase sikwa n’ebe ugwu nke ndagwurugwu ahụ kwụsị n’oké osimiri.+