-
Ọnụ Ọgụgụ 27:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma ọ bụrụ na nna ya enweghị ụmụnne ndị nwoke, unu ga-enye onye ikwu ya, nke ya na ya kacha bụrụ otu ọbara n’ọnụmara ya, ala o ketara, ọ ga-ewerekwa ala ahụ. Ihe a m kpebiri ga-abụrụ ndị Izrel iwu ha ga na-edebe, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.’”
-