Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “‘Ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ ga-abụ Oké Osimiri Mediterenian* na ụsọ ya. Ọ bụ ya bụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.+
2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+
6 “‘Ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ ga-abụ Oké Osimiri Mediterenian* na ụsọ ya. Ọ bụ ya bụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.+