Joshụa 19:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e fere nza nke anọ,+ ọ dabaara ebo Ịsaka,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 18 Ala ha ruru Jezril,+ Kesọlọt, Shunem,+ Ndị Ikpe 6:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ gbakọtara aka bịa ọgụ.+ Ha gafere* banye na Ndagwurugwu Jezril ma maa ụlọikwuu.
17 Mgbe e fere nza nke anọ,+ ọ dabaara ebo Ịsaka,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 18 Ala ha ruru Jezril,+ Kesọlọt, Shunem,+
33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ gbakọtara aka bịa ọgụ.+ Ha gafere* banye na Ndagwurugwu Jezril ma maa ụlọikwuu.