Jenesis 28:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jekọb biliziri n’isi ụtụtụ buru nkume ahụ o ji hiwe isi ma kwụwa ya ka ọ bụrụ ogidi, ọ wụsakwara mmanụ n’elu ya.+ 19 O wee kpọọ ebe ahụ Betel,* ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+
18 Jekọb biliziri n’isi ụtụtụ buru nkume ahụ o ji hiwe isi ma kwụwa ya ka ọ bụrụ ogidi, ọ wụsakwara mmanụ n’elu ya.+ 19 O wee kpọọ ebe ahụ Betel,* ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+