-
Joshụa 10:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ka ha nọ na-agbara ndị Izrel ọsọ, si n’ugwu Bet-horọn na-agbadata, Jehova mere ka nnukwu akụ́ mmiri ígwé si n’eluigwe na-adagbu ha ruo Azika. Ndị akụ́ mmiri ígwé a gburu karịdịrị ndị nke ndị Izrel ji mma agha gbuo.
-
-
Joshụa 21:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 E fekwara nza, si n’ebo Ifrem nye ndị fọrọ n’ezinụlọ ụmụ Kohat, bụ́ ndị Livaị, obodo ụfọdụ.
-