Joshụa 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O sikwa n’ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn. O rukwara Beala, ya bụ, Kiriat-jierim.+ Joshụa 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
9 O sikwa n’ugwu ahụ ruo n’isi mmiri Neftoa,+ ruokwa n’obodo ndị dị n’Ugwu Ifrọn. O rukwara Beala, ya bụ, Kiriat-jierim.+
12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.