7 O ruru Diba, n’ebe Ndagwurugwu Ekọ,+ ruokwa ebe ugwu na Gilgal.+ Gilgal dị ebe e si agbago Adọmịm n’ebe ndịda ndagwurugwu. Ala ha gawakwara ruo na mmiri En-shimesh+ ma kwụsị na En-rogel.+
12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.