Joshụa 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 gara ruo Bet-họgla,+ ruokwa n’ebe ugwu Bet-araba.+ O sikwa ebe ahụ gara ruo na nkume Bohan,+ nwa Ruben. Joshụa 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
6 gara ruo Bet-họgla,+ ruokwa n’ebe ugwu Bet-araba.+ O sikwa ebe ahụ gara ruo na nkume Bohan,+ nwa Ruben.
12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.