Ndị Ikpe 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ebo Juda wee sị ebo Simiọn ụmụnne ha: “Soro anyị gaa n’ala e kenyere anyị+ ka anyị lụso ndị Kenan agha. Anyị ga-esokwa unu gaa n’ala e kenyere unu.” Ebo Simiọn wee soro ha gaa.
3 Ebo Juda wee sị ebo Simiọn ụmụnne ha: “Soro anyị gaa n’ala e kenyere anyị+ ka anyị lụso ndị Kenan agha. Anyị ga-esokwa unu gaa n’ala e kenyere unu.” Ebo Simiọn wee soro ha gaa.