-
Joshụa 12:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ndị eze chịrị ala Joshụa na ndị Izrel meriri dị ọtụtụ. Ha meriri ndị bi n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan, malite na Bel-gad+ nke dị na Ndagwurugwu Lebanọn,+ ruo n’Ugwu Helak,+ nke dị nso na Sia.+ Mgbe ha merichara ha, Joshụa nyere ebo Izrel niile ala ha ka ọ bụrụ ihe ha ketara. O kenyere ebo nke ọ bụla nke ruuru ya,+
-
-
Joshụa 12:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Eze Shimrọn-mirọn, otu. Eze Akshaf, otu.
-