Ọnụ Ọgụgụ 26:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ma a ga-efe nza mgbe a na-eke ala ahụ.+ A ga-ekenye ha ala n’ebe e kenyere ndị nna ha ala n’ebo n’ebo. Joshụa 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Seenụ otú a ga-esi kee ala ahụ ụzọ asaa n’akwụkwọ. Wetakwaranụ m akwụkwọ ahụ ebe a. M ga-efekwara unu nza+ ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.
55 Ma a ga-efe nza mgbe a na-eke ala ahụ.+ A ga-ekenye ha ala n’ebe e kenyere ndị nna ha ala n’ebo n’ebo.
6 Seenụ otú a ga-esi kee ala ahụ ụzọ asaa n’akwụkwọ. Wetakwaranụ m akwụkwọ ahụ ebe a. M ga-efekwara unu nza+ ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.