Ndị Ikpe 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ dabara na Hiba onye Kenaịt hapụrụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ ụmụ Hobab, ọgọ Mosis,+ gaa biri ebe ọzọ. Ọ mara ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.
11 Ọ dabara na Hiba onye Kenaịt hapụrụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ ụmụ Hobab, ọgọ Mosis,+ gaa biri ebe ọzọ. Ọ mara ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.