Joshụa 4:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko. 20 Joshụa dọsara nkume iri na abụọ ahụ e si n’Osimiri Jọdan bupụta na Gilgal.+
19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko. 20 Joshụa dọsara nkume iri na abụọ ahụ e si n’Osimiri Jọdan bupụta na Gilgal.+