Ndị Ikpe 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ebo Naftalaị achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat.+ Kama ha na ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, bikọtara.+ Ha manyekwara ndị bi na Bet-shimesh na Bet-enat ka ha na-arụrụ ha ọrụ.
33 Ebo Naftalaị achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat.+ Kama ha na ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, bikọtara.+ Ha manyekwara ndị bi na Bet-shimesh na Bet-enat ka ha na-arụrụ ha ọrụ.