Ọnụ Ọgụgụ 26:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Naftalaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri anọ na ise na narị anọ (45,400).+
50 Ọ bụ ha bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Naftalaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha dị puku iri anọ na ise na narị anọ (45,400).+