Ndị Ikpe 1:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị Amọraịt wee gbaa isi akwara biri n’Ugwu Hires, Aịjalọn,+ nakwa na Shealbim.+ Ma mgbe ezinụlọ Josef sikwuru ike, ha manyere ha ka ha rụwara ha ọrụ siri ike.
35 Ndị Amọraịt wee gbaa isi akwara biri n’Ugwu Hires, Aịjalọn,+ nakwa na Shealbim.+ Ma mgbe ezinụlọ Josef sikwuru ike, ha manyere ha ka ha rụwara ha ọrụ siri ike.