Joshụa 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ n’ụbọchị a Jehova sụrụ ndị Amọraịt akwụ n’ihu ndị Izrel ka Joshụa gwara Jehova n’ihu ndị Izrel, sị: “Anyanwụ, kwụrụ otu ebe+ na Gibiọn.+ Ọnwa, kwụrụkwa otu ebe na ndagwurugwu Aịjalọn.” Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Aịjalọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Gat-rimọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.
12 Ọ bụ n’ụbọchị a Jehova sụrụ ndị Amọraịt akwụ n’ihu ndị Izrel ka Joshụa gwara Jehova n’ihu ndị Izrel, sị: “Anyanwụ, kwụrụ otu ebe+ na Gibiọn.+ Ọnwa, kwụrụkwa otu ebe na ndagwurugwu Aịjalọn.”
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
24 Aịjalọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Gat-rimọn na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.