Ọnụ Ọgụgụ 35:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Nzukọ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ma kpọghachi ya n’obodo mgbaba ọ gbagara. Ọ ga-ebi ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ nsọ nwụrụ.+
25 Nzukọ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ma kpọghachi ya n’obodo mgbaba ọ gbagara. Ọ ga-ebi ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ nsọ nwụrụ.+