Joshụa 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gwa ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, sị: ‘Ozugbo unu ruru n’ọnụ ọnụ Osimiri Jọdan, kwụrụnụ otu ebe.’”+ Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan.
8 Gwa ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, sị: ‘Ozugbo unu ruru n’ọnụ ọnụ Osimiri Jọdan, kwụrụnụ otu ebe.’”+
17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan.