Ọpụpụ 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụ nwoke Geshọn mụrụ bụ Libnaị na Shimiaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ezinụlọ ụmụ Libnaị na ezinụlọ ụmụ Shimiaị si n’ezinụlọ Geshọn.+ Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn. 22 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku asaa na narị ise (7,500).+
21 Ezinụlọ ụmụ Libnaị na ezinụlọ ụmụ Shimiaị si n’ezinụlọ Geshọn.+ Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn. 22 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku asaa na narị ise (7,500).+