Joshụa 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe e fere nza nke abụọ,+ ọ dabaara Simiọn, ya bụ, ebo Simiọn,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ala ha ketara dị n’ala Juda ketara.+ Joshụa 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Obodo ndị ọzọ bụ Eyin, Rimọn, Ịta, na Eshan.+ Ha dị obodo anọ, ha na ógbè ha niile.
19 Mgbe e fere nza nke abụọ,+ ọ dabaara Simiọn, ya bụ, ebo Simiọn,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ala ha ketara dị n’ala Juda ketara.+