Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 32:20-22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mosis sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu ga-eme ihe a: Jikerenụ ịga lụọ agha otú Jehova kwuru.+ 21 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu ejikere ịga agha ma gafee Osimiri Jọdan ka ọ lụọrọ Jehova agha, ọ ga-achụpụrụ ya ndị iro ya.+ 22 Unu ga-alụ agha ruo mgbe Jehova nyeere unu aka, unu emerie ndị obodo ahụ.+ Mgbe ahụ, unu nweziri ike ịlaghachi,+ ikpe agaghịkwa ama unu n’anya Jehova nakwa n’anya ndị Izrel. Ala a ga-abụzi ala unu nke Jehova nyere unu.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 32:25-29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Ụmụ Gad na ụmụ Ruben gwara Mosis, sị: “Anyị bụ́ ndị ohu gị ga-eme nnọọ ihe gịnwa bụ́ onyenwe anyị nyere n’iwu. 26 Ụmụ anyị, ndị nwunye anyị, anụmanụ anyị, na anụ ụlọ anyị niile ga-anọrọ n’ebe ahụ n’obodo ndị dị na Gilied,+ 27 ma anyị bụ́ ndị ohu gị ga-agafere, ya bụ, onye ọ bụla dị njikere ịlụ agha n’ihu Jehova,+ otú gịnwa bụ́ onyenwe anyị kwuru.”

      28 Mosis wee nye Elieza onye nchụàjà, Joshụa nwa Nọn, na ndị isi ọnụmara dị iche iche n’ebo Izrel iwu banyere ha. 29 Mosis sịrị ha: “Ọ bụrụ na ụmụ Gad na ụmụ Ruben, ya bụ, nwoke ọ bụla dị njikere ịga lụọrọ Jehova agha, esoro unu gafee Osimiri Jọdan, unu ewee merie ndị ala ahụ, unu ga-enye ha ala Gilied ka ọ bụrụ ala ha ketara.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya