Ọnụ Ọgụgụ 35:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Họrọnụ obodo ndị ga-adịrị unu mfe iru ka ha bụrụ obodo mgbaba, ebe onye gburu mmadụ* n’amaghị ụma ga-agbaga.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Obodo isii ndị a ga-abụrụ ndị Izrel, onye mbịarambịa,+ na onye binyeere ha ebe mgbaba, ebe onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma ga-agbaga.+
11 Họrọnụ obodo ndị ga-adịrị unu mfe iru ka ha bụrụ obodo mgbaba, ebe onye gburu mmadụ* n’amaghị ụma ga-agbaga.+
15 Obodo isii ndị a ga-abụrụ ndị Izrel, onye mbịarambịa,+ na onye binyeere ha ebe mgbaba, ebe onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma ga-agbaga.+