Joshụa 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, ha họọrọ Kidesh+ nke dị na Galili n’ala Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, họrọkwa Shikem+ nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hebrọn, nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu. 1 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Rehoboam gawara Shikem, n’ihi na ndị Izrel niile gara Shikem+ ka ha chie ya eze.+
7 N’ihi ya, ha họọrọ Kidesh+ nke dị na Galili n’ala Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, họrọkwa Shikem+ nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hebrọn, nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu.