Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+
10 Ma, ụmụ Ifrem achụpụghị ndị Kenan bi na Giza.+ Ha na ndị Kenan wee biri ruo taa.+ Ụmụ Ifrem manyekwara ha ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+