Joshụa 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova wee sị Joshụa: “Taa ka m ga-amalite ime ka ị bụrụ nnukwu mmadụ n’anya Izrel niile,+ ka ha mara na m ga-anọnyere gị+ otú ahụ m nọnyeere Mosis.+
7 Jehova wee sị Joshụa: “Taa ka m ga-amalite ime ka ị bụrụ nnukwu mmadụ n’anya Izrel niile,+ ka ha mara na m ga-anọnyere gị+ otú ahụ m nọnyeere Mosis.+