1 Ihe E Mere 6:72, 73 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Ha sikwa n’ebo Ịsaka nye ha Kidesh na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Daberat+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,+ 73 na Remọt na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Enem na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
72 Ha sikwa n’ebo Ịsaka nye ha Kidesh na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, na Daberat+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,+ 73 na Remọt na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Enem na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.