Joshụa 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O sikwa na Serid dị n’ebe ọwụwa anyanwụ gara ruo n’ókè ala Kislọt-tebọ, ruo Daberat,+ ruokwa Jefaya. Joshụa 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebe ndị a niile ka ebo Zebulọn ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Obodo ndị a na ógbè ha niile bụ nke ha.
12 O sikwa na Serid dị n’ebe ọwụwa anyanwụ gara ruo n’ókè ala Kislọt-tebọ, ruo Daberat,+ ruokwa Jefaya.
16 Ebe ndị a niile ka ebo Zebulọn ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Obodo ndị a na ógbè ha niile bụ nke ha.