Joshụa 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O rukwara Ibrọn, Rihọb, Hamọn, na Kena, ruokwa Saịdọn bụ́ obodo ọtụtụ mmadụ bi.+ Joshụa 19:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ebe ndị a ka ebo Asha ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Obodo ndị a na ógbè ha niile bụ nke ha. Ndị Ikpe 1:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ebo Asha achụpụghị ndị bi n’Ako na ndị bi na Saịdọn,+ Alab, Akzib,+ Helba, Efik,+ na Rihọb.+