Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 20:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ná mpaghara Osimiri Jọdan, n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ha si n’ebo Ruben họrọ Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad họrọ Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase+ họrọ Golan+ nke dị na Beshan.

      9 Obodo ndị a ka a họtaara ndị Izrel niile nakwa ndị mbịarambịa ha na ha bi, ka onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma gbaga n’otu n’ime ha,+ ka onye na-abọrọ onye ahụ o gburu ọbọ ghara igbu ya tupu nzukọ unu ekpee ya ikpe.+

  • 1 Ndị Eze 22:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Unu manụ na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied.+ Ma, o nweghị ihe anyị na-eme iji napụta ya eze Siria.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya