Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ndị a bụ ndị agha Chineke.” N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.* 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl gaa Mahaneyim,+