Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ nwere ọtụtụ anụ ụlọ. Ha wee hụ na ala Jeza+ na Gilied dị mma ịzụ anụ ụlọ.