13 Ọ bụrụ na unu agbasie mbọ ike na-erube isi n’iwu ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile na-efe ya,*+
33 Mmadụ iji obi ya niile na nghọta ya niile na ike ya niile hụ ya n’anya nakwa ịhụ onye agbata obi ya n’anya otú ọ hụrụ onwe ya karịrị àjà niile a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ.”+