Joshụa 13:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis kenyekwara ọkara ebo Manase ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii.
29 Mosis kenyekwara ọkara ebo Manase ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii.