Joshụa 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà bu Igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa niile, ga-azọsa n’Osimiri Jọdan, mmiri si n’ebe mgbago na-asọdata ga-akwụsị ịsọ asọ, kwụrụkwa otu ebe ka mgbidi.”+ Joshụa 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozugbo ndị nchụàjà bú Igbe ahụ ruru n’Osimiri Jọdan, ụkwụ ha azọnyekwa n’ọnụ ọnụ ya (Osimiri Jọdan na-etoju n’ọnụ+ n’oge a na-ewe ihe ubi),
13 Ozugbo ọbụ ụkwụ ndị nchụàjà bu Igbe Jehova, bụ́ Onyenwe ụwa niile, ga-azọsa n’Osimiri Jọdan, mmiri si n’ebe mgbago na-asọdata ga-akwụsị ịsọ asọ, kwụrụkwa otu ebe ka mgbidi.”+
15 Ozugbo ndị nchụàjà bú Igbe ahụ ruru n’Osimiri Jọdan, ụkwụ ha azọnyekwa n’ọnụ ọnụ ya (Osimiri Jọdan na-etoju n’ọnụ+ n’oge a na-ewe ihe ubi),