Ọnụ Ọgụgụ 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel sooro ha fee Bel nke Piọ.+ Jehova wee wesa ndị Izrel ezigbo iwe. Ọnụ Ọgụgụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị ọrịa ọjọọ ahụ gburu dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000).+ Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+
3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+