Jenesis 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe Tira nna Heran ka nọ ndụ, Heran nwụrụ n’obodo ebe a mụrụ ya, ya bụ, n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia.+ Jenesis 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Tira wee kpọrọ Ebram nwa ya na Lọt nwa nwa ya,+ bụ́ nwa Heran, kpọrọkwa Seraị nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Ebram nwa ya. Ha wee soro ya si n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia pụọ gawa Kenan.+ Mgbe e mechara, ha rutere Heran+ wee biri n’ebe ahụ.
28 Mgbe Tira nna Heran ka nọ ndụ, Heran nwụrụ n’obodo ebe a mụrụ ya, ya bụ, n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia.+
31 Tira wee kpọrọ Ebram nwa ya na Lọt nwa nwa ya,+ bụ́ nwa Heran, kpọrọkwa Seraị nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Ebram nwa ya. Ha wee soro ya si n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia pụọ gawa Kenan.+ Mgbe e mechara, ha rutere Heran+ wee biri n’ebe ahụ.