Jenesis 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+ Nehemaya 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram,+ kpọpụta ya n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia ma gụọ ya Ebreham.+ Ọrụ Ndịozi 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Stivin wee sị: “Ụmụnna m na ndị nna m, geenụ ntị. Chineke onye dị ebube pụtara n’ihu nna nna anyị Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+
12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+
7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram,+ kpọpụta ya n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia ma gụọ ya Ebreham.+
2 Stivin wee sị: “Ụmụnna m na ndị nna m, geenụ ntị. Chineke onye dị ebube pụtara n’ihu nna nna anyị Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+