Jenesis 46:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’abalị, Chineke gwara Izrel okwu n’ọhụụ. Ọ kpọrọ ya, sị: “Jekọb, Jekọb!” ya azaa ya, sị: “Lee m!” 3 Chineke sịrị ya: “Abụ m ezi Chineke, Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịga Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị bụrụ nnukwu mba n’ebe ahụ.+
2 N’abalị, Chineke gwara Izrel okwu n’ọhụụ. Ọ kpọrọ ya, sị: “Jekọb, Jekọb!” ya azaa ya, sị: “Lee m!” 3 Chineke sịrị ya: “Abụ m ezi Chineke, Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịga Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị bụrụ nnukwu mba n’ebe ahụ.+