Ọnụ Ọgụgụ 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Saịhọn ekweghị ka ndị Izrel si n’ala ya gafere. Kama Saịhọn kpọkọtara ndị obodo ya niile gawa ịlụso Izrel agha n’ala ịkpa. Ọ bịarutere Jehaz malite ịlụso Izrel agha.+
23 Ma Saịhọn ekweghị ka ndị Izrel si n’ala ya gafere. Kama Saịhọn kpọkọtara ndị obodo ya niile gawa ịlụso Izrel agha n’ala ịkpa. Ọ bịarutere Jehaz malite ịlụso Izrel agha.+