Diuterọnọmi 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 lezie anya ka ị ghara ichefu Jehova,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ebe ị nọ na-agba ohu.*