Ndị Ikpe 2:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Joshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, wee nwụọ mgbe ọ dị otu narị afọ na iri (110).+ 9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires,+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+
8 Joshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, wee nwụọ mgbe ọ dị otu narị afọ na iri (110).+ 9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires,+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+