18 Mgbe Jekọb si Padan-eram+ na-alọta, o rutere n’obodo Shikem,+ nke dị na Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla. O wee maa ụlọikwuu n’akụkụ obodo ahụ. 19 Ọ zụrụ ibé ala ahụ ọ mara ụlọikwuu ya n’aka ụmụ Hemọ, nna Shikem. Ọ zụrụ ya otu narị (100) mkpụrụ ego.+