Jenesis 19:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Nke obere mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ndị nọ taa. Ndị Ikpe 11:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe obere oge gachara, ndị Amọn lụsoro Izrel agha.+ 5 Mgbe ndị Amọn lụsoro Izrel agha, ndị okenye Gilied gara ozugbo ka ha si na Tọb kpọghachi Jefta.
4 Mgbe obere oge gachara, ndị Amọn lụsoro Izrel agha.+ 5 Mgbe ndị Amọn lụsoro Izrel agha, ndị okenye Gilied gara ozugbo ka ha si na Tọb kpọghachi Jefta.