Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amalek+ bịara lụso ndị Izrel agha na Refidim.+ Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na ndị Izrel aghaa mkpụrụ, ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-abịa lụso ha agha.
3 Ọ bụrụ na ndị Izrel aghaa mkpụrụ, ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-abịa lụso ha agha.