Ndị Ikpe 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma mgbe Ehud nwụrụ, ndị Izrel mekwara ihe dị njọ n’anya Jehova.+