Jenesis 49:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Benjamin+ ga na-adọri ndị iro ya otú anụ ọhịa wolf si adọri anụ.+ N’ụtụtụ, ọ ga-eri ndị iro ya ka anụ. Ná mgbede, ọ ga-eke ihe ndị ọ kwatara.”+
27 “Benjamin+ ga na-adọri ndị iro ya otú anụ ọhịa wolf si adọri anụ.+ N’ụtụtụ, ọ ga-eri ndị iro ya ka anụ. Ná mgbede, ọ ga-eke ihe ndị ọ kwatara.”+